Gertrude Mongella

O sị Wikiquote
Gertrude Mongella

Gertrude Mongella (amụrụ 13 Septemba 1945) bụ Tanzania onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị bụ onye isi oche mbụ nke Pan-African Parliament ma bụrụ onye isi oche nke [ https://au.int/ African Union] Commission sitere na 2003 ruo 2008.[1]

Okwu ndị O kwuru[dezie]

  • Mgbanwe nke nha anya n'etiti nwoke na nwanyị amalitela, ọ dịghị ihe na-aga azụ. **Gertrude Mongella [1]

Njikọ mpụga[dezie]

Gertrude Mongella na Wikikwuotu bekee

Gertrude Mongella na Wikipidia Igbo