George Benson

O sị Wikiquote


George Benson[dezie]

George Washington Benson (amuru Maachị 22, 1943) bu onye egwu America na onye ọbụ abụ. Ọ malitere ọrụ ọkachamara ya mgbe ọ dị afọ 19 dị ka onye na-agụ jazz.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Anọ m na-eme egwu n'oge ndụ m niile, kwa ụbọchị m na-ebili, m na-atụ anya na egwu ga-abụ akụkụ nke ya.
  • Egwu bụ ihe kacha mkpa nke ga-adịrịrị n'uche ndị na-ege gị ntị. N'agbanyeghị ole ndetu ị na-egwu, ị gaghị ekwe ka ha chefuo ihe egwu ahụ bụ.
  • Onye nkuzi kacha ukwuu bụ naanị ịpụ na igwu egwu.

Ebenside[dezie]

https://www.azquotes.com/author/1240-George_Benson