Genoveva Umeh

O sị Wikiquote
Genoveva Umeh
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereGenoveva Dezie
aha ezinụlọ yaUmeh Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Mee 1995 Dezie
Ebe ọmụmụEnugwu Steti Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye ọka iwu Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Surrey Dezie
ahọpụtara makaIhe nrite nke AMVCA Industry Merit, Best Act Dezie

Genoveva Kenechukwu Umeh (amuru 8 May 1995) bu omee Naijirịa] na Britian . A họpụtara ya maka onye na-eme ihe nkiri kacha mma na ihe nkiri na Africa Magic Viewers Choice Award 2022 maka ọrụ ya na A Tune Away.

Okwu ndị O kwuru[dezie]

Ahụrụ m ọrụ na-eme ka ahụ hapụ irum ala n'anya. -Genoveva Umeh, onye na-eme ihe nkiri" (2023)

"Ahụrụ m ọrụ na-eme ka ahụ́ erughị m ala -Genoveva Umeh, onye na-eme ihe nkiri", ' 'Akụkọ Anyanwụ (July 9, 2023)
  • Ọ dị ezigbo mkpa ịbụ onwe gị, mara onye ị bụ na ịbụ eziokwu nye onwe gị ma a bịa n'ihe gbasara Nollywood na ndụ.
  • Ọ bụrụ na ị bụ onye na-eto eto na-achọsi ike ịmụta ihe, agụụ ga-eme gị ebe dị anya n’ihi na agụụ ime ihe ga-eme ka i gosi ihe ndị ị ga-amụta na ya.
  • Ọ bụrụ na ọ na-anụ gị ọkụ n'obi ime ihe nkiri, gaa maka ya, ọ ga-esi ike mana nwee ọ obi ụtọ ma hụ na ị na-edebe ụzọ gị.

Njikọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: