Frances Hodgson Burnett
Jump to navigation
Jump to search
Frances Hodgson Burnett (malitere 24 Novemba 1949 ruo 29 Ọctoba ,bụrụ onye odee ejije bekee si Amerika .Amaara ya maka akụkọ ụmụaka , nke gụnyere The Secret Garden, A Little Princess, na Little Lord Fauntleroy.
Hukwa: The Secret Garden (1993 film)|The Secret Garden (1993 film)]]
Ihe okwuru[dezie]
The Secret Garden (1911)[dezie]
- Ihe okwuru sitere na edemede nke "The Secret Garden"
- N'ezịe ọ bụrụ na nne ya jikotara ezi ihu ya na ezi Àgwà ya ga ụlọ akwụkwọ ọta akara, Mary akaa amụta ụfọdụ ezi agwa.
- Chapter 2
- “Ee!” ọ siri “mana ịdị ka Nne ochie, ọ na ọgbasaghi gi ” “ nke a agunyeghị,,” Mary kwuru, “ma ọ gbasara m ka ọ gbasaghim” “ikwuru nke bụ ezi okwu nne,” Odoziaku Medlock kwuru. “na o gbasaghi gi.