Jump to content

Folake Onayemi

O sị Wikiquote

[[Folake Oritsegbubemi Onayemi|[[Folake Oritsegbubemi Onayemi (amụrụ na 4 Ọktoba 1964) bụ Prọfesọ nke Klasiks na onye isi ngalaba nke Klasiks na Mahadum Ibadan na Naijiria. Ọ bụ nwanyị mbụ e nyere nzere Dọkịta na Klasiks na Naijiria na nwanyị ojii mbụ ghọrọ Prọfesọ nke Klasiks na Sub-Saharan Afrika. Ọ bụ ọkachamara n'ihe gbasara akwụkwọ, omenala na akụkọ ifo ndị Gris na ndị Rom na Naịjirịa, ọkachasị gbasara ọrụ na nnọchite anya ụmụ nwanyị.

Okwu Ndị Okwuru

[dezie]
  • Mgbe m na-amụ akwụkwọ ahụ, achọpụtara m na ụfọdụ n’ime ihe ndị m hụtụgoro mgbe m bụ nwata bụ n’ezie akwụkwọ edere ede n'oge gboo.
    • [1] Prof Folake speak on classical literature in 2022.
  • Nke ahụ bụ ihe kpaliri mmasị m n'akwụkwọ edere ede. A banyerem na UI site na ntinye ozugbo na 1983 na mgbe m gụsịrị akwụkwọ na 1986, a chọghịzighịm ịmụ maka Iwu ọzọ.
    • [2] Prof Folake speak on her interest in Literature in 2022.
  • Nna m sara mbara. Ọ kụziiri ma Bekee ma mgbakọ na mwepụ. Otu ọdị, nne m wepụtara oge na-nkuzi iji were zụọ anyị (ụmụaka).
    • [3] Prof folake speak on her parents in 2022.
  • Di m nwụrụ na-afọ atọ gara aga. Ọ tọrọ m, ọ chọkwara ka ihe gaara m nke ọma n’agbanyeghị ihe ọ ga-apụta. O kwenyere na m nwere ọgụgụ isi, nakwa na m nwere ike ime ihe ọ bụla e ji ọgụgụ isi eme.
    • [4] Prof folake speak about her husband in 2022.
  • A chọpụtara m na omenala ndị Afrịca yiri omenala nke mgbe gboo, ọbụna karịa nke ndị ọdịda anyanwụ. Ọtụtụ ọrụ okike oge gboo nwere ike ịdaba n'ọnọdụ nke ọtụtụ omenala ndị Afrịka n'ihi na ntọala ha yiri nke mmekọrịta ọha na eze na akụkọ ifo.
    • [5] Prof Folake speak on African Culture.
  • Ọ bụrụ na a ga m akụziri ụmụ akwụkwọ nọ nọkwa narị anọ Latịn maka otu awa, e nwere m ike iji awa abụọ ma ọ bụ atọ kwadobe tupu oge eruo n'ihi na amachaghịm Latịn nke ọma. A naghị m eji asụsụ ahụ eme ihe kwa ụbọchị, n'ihi ya, a na m echefu mgbe ụfọdụ.
    • [6] Prof Folake speak on latin language.
  • Omenala ndị Yoruba nwere ọtụtụ ụzọ osiri yita omenala ndị Gris oge ochie; dịka ọmụmaatụ, atụmatụ nke ịkwụghachi nlekọta nye nne na nna mgbe ha mere agadi.
    • [7] Prof Folake speak on Yoruba Culture.

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: