Gaa na ọdịnaya

Flora Nwapa

Sitere na Wikiquote

Flora Nwapa

[dezie]

Flora Nwapa (amụrụ 13 Julaị 1931 – nwụrụ 16 Ọktoba 1993) bụ onye edemede nwanyị Naịjiria, na onye mbụ si n'Africa bipụta akwụkwọ n’asụsụ Bekee n'onwe ya. Ọ bụkwa otu n’ime ndị guzobere ntọala edemede ụmụ nwanyị n’Africa. A na-ejikarị akwụkwọ ya eme ihe n'ụlọ akwụkwọ na mahadum gburugburu ụwa.

Okwu ndị okwurụ

[dezie]
  • “...Kedu ụdị mpako, ụdị nzuzu nke mere ka anyị bụrụ ihe tọgbọrọ n'efu, dị ka ndị ara, ndị ajọ omume? Kedu ihe nke dubara anyị n'agha a, n'ọnwụ a? Mgbe agha obi ọjọọ a gwụrụ, a gaghị enwe agha ọzọ. Ọ gaghị eme ọzọ, ọ agaghị eme ọzọ. Ọ dịghị mgbe ọzọ ọ ga-eme. Ọ gaghịkwa eme ọzọ.”
— *Never Again* (1975; 1976; 1992)
  • "Ọ dịghị ihe gbara Chineke gharị."
— *Idu* (1976)
  • “...What can a woman do?" you say every day. In the end, a woman does something, and even then still you look down on women.”
— *Efuru* (1966)

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: