Filter bubble

O sị Wikiquote

Filter Bubble' bụ usoro nzikọrịta ozi ebe ndị mmadụ na-aghọta naanị eziokwu na echiche ha kwenyere na ya.

Okwu okwuru[dezie]

  • Dị ka Branko na-ekwu, e nwere mgbe ndị Serbia na ndị Croat yiri ka hà na-adị n’ezigbo mma, n’ezie ńlụ́kọ́ ha dị ukwuu. Ma ò nwere onye nwere ike iweghachi Yugoslavia ọnụ ugbu a? N'ọnụego a, n'oge na-adịghị anya anyị ga-ajụ otu ajụjụ a gbasara America.

Njikọ mpụga[dezie]

Filter Bubble na Wikipedia Bekee.

Filter Bubble na Wikiquote.