Femi Fani-Kayode

O sị Wikiquote

Femi Fani-Kayode Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria, onye edemede, onye na-ede abụ na onye ọka iwu.

Okwu ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • Ọ bụrụ na ha akwụsịghị, oge na-adịghi anya, ikekwe afọ ole na ole site ugbu a, agha ga-abụ ihe a na-apụghị izere ezere, naanị ihe ha ga-ahụ bu ọnwụ, ọbara, ọkụ, ụjọ nakwa ozu ndị e gbuturu. Ọ ga-abụ ọkụ mmụọ n'ụwa.
  • A na m adụ gị ọdụ ka ị tolite wee bụrụ ezigbo mmadu. Onwere ihe na-eme karia ihe anya na-ahụ.
  • N'agbanyeghị otú eziokwu ahụ si jọọ njọ, sie ike na adịghịkwa mma, atụla egwu. Kwuo ya!

Edensibia[dezie]