Gaa na ọdịnaya

Fela durotoye

Sitere na Wikiquote

Adetokunbo Olufela Durotoye (a mụrụ na Ibadan, Oyo State na 12th May, 1971) bụ onye ndụmọdụ gbasara azụmahịa, ọkachamara n'ọchịchị, na onye na-ekwu okwu mkpali. Fela bụ onye isi oche GEMSTONE Nation Builders Foundation, otu na-anaghị akwụ ụgwọ, nke na-abụghị nke gọọmentị lekwasịrị anya n'ịzụ ndị ntorobịa maka mgbanwe ọchịchị na mgbanwe mmekọrịta mmadụ na ibe ya. ntuli aka onye isi ala.

Okwu Ndi Okwuru

[dezie]
  • “A naghị akọwa mba site n'ókè ya ma ọ bụ oke ala ya kama nke ahụ, a na-akọwa mba site n'ụdi ọtụtụ mmadụ bụ ndị ejirila maka otu ebumnuche na usoro bara uru jikọta ọnụ na ndị kwenyesiri ike na ọhụ maka ụdị obodo ha na-achọ ibi na inye ọgbọ ndị ga-abịa n'ihu.


  • "Mba anyị tozuru oke na ọtụtụ ndị nwere ihe ịga nke ọma, ndị mepụtaragoro onwe ha ọtụtụ ihe na-enwechaghị mmetụta nyé onye ọ bụla ọzọ."


  • “E nwere ebe a na-ekwu okwu na ịkatọ. Mana enwekwara ebe anyị ga-ekwe ka omume anyị kwuo okwu!"
    • .%E2%80%9D Fela Durotoye Na-ekwu okwu na: onye isi.

Njikọ mpụga

[dezie]
  • Ederede [[wikiquote:|Fela Durotoye]] na Wikiquote.