Fatuma Ali Saman

O sị Wikiquote
Fatuma Ali Saman
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKenya Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1968 Dezie
Ebe ọmụmụMandera County Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụeducator, women's rights activist Dezie

Fatuma Ali Saman (amụrụ 1968) bụ onye nkuzi na onye na-akwado ikike ụmụ nwanyị Kenya na onye otu bọọdụ Kenya's Independent Policing Oversight Authority (KIPOA).

Okwu okwuru[dezie]

  • Obi dị m ụtọ taa mgbe nwa akwụkwọ m fepụrụ m. Captain Jibril bụ nwa akwụkwọ nwere ọzụzụ na uche na ụlọ akwụkwọ praịmarị ya, Ka Allah nye ya ihe ịga nke ọma na ụwa na aqheera (ụwa na eluigwe).

Njikọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: