Fathia Balogun
Ọdịdị
A mụrụ ya na 5 February 1969)ọ bụ onye omere Naijiria, onye na-ese ihe nkiri, onye nrụpụta na onye ntụzi.
Okwu ndị okwụrụ
[dezie]Naanị ihe m nwere ike icheta nke ọma bụ ahụmahụ m n'ụlọ akwụkwọ. Agara m otu n'ime ụlọ akwụkwọ kacha ewu ewu n'oge ahụ, Maryland""
- Naanị ihe m nwere ike icheta nke ọma bụ ahụmahụ m n'ụlọ akwụkwọ. Agara m otu n'ime ụlọ akwụkwọ kacha ewu ewu n'oge ahụ, Maryland""
- Ana m agwakarị ndị mmadụ na enwere ihe ịma aka na ọrụ niile, ọbụlagodi ndị na-ere anụ n'ahịa. Mmadụ ga-akwụ ụgwọ ya mgbe ọ na-abịa""
- ""Ọ bụrụ na ị nweghị ntachi obi na ndidi, ị gaghị enwe ike ime ya""