Fardosa Ahmed
Ọdịdị
Fardosa Ahmed
Fardosa Ahmed (amụrụ ya na afọ 1985) bụ dibia bekee Kenya, onye ọchụnta ego, na onye nchịkwa ahụike, onye na-eje ozi dị ka onye isi nchịkwa nke ụlọ Ọgwụ Premier, Mombasa, ụlọ ọrụ ahụike nke onwe nke o mebere ma nwekwaa.

Ọkwụ ndị Ọkwụrụ
[dezie]- Ahụrụ m ọrụ m n'anya dị ka dibia bekee na maka ndị ọrịa m ka ha nweta nlekọta ahụike kacha mma ha chọrọ ebe kacha mma nke ahụ bụ ihe m na-agbalị imezu site n'ịgbaso usoro ahụike ọhụrụ niile.
- Ụfọdụ ndị mmadụ nọ na Mombasa nwere echiche na a na-aruputa ụlọ ọgwụ nkeonwe maka naanị otu klaasị ndị mmadụ. Ebumnobi anyị bụ ka Mombasa bụrụ ebe njem nlegharị anya ahụike, mana anyị na-agbalịkwa iwepụ echiche na ụlọ ọgwụ anyị bụ naanị maka ndị ọgaranya.

