Gaa na ọdịnaya

Esther Omam

Sitere na Wikiquote
Esther Omam
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKameroon Dezie
aha enyereEsther Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Ebe ọmụmụDouala Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-akwado ikike mmadụ Dezie
ụdị ọrụ yaactivism Dezie
Ọrụ ama amaMobile clinics in conflict-affected communities of North West and South West regions of Cameroon: an alternative option for differentiated delivery service for internally displaced persons during COVID-19, Humanitarian led community-based surveillance: case study in Ekondo-titi, Cameroon, Reach Out Cameroon Dezie
Ihe nriteGerman Africa Prize, African Women Awards, peace award Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Esther Omam Njomo bụ onye nkwuchite okwu onụ ikike dịịrị mmadụ na onye isi oche nke otu Reach Out Cameroon, NGO nke na-akwalite ikike ụmụ nwanyị na ụmụaka na mpaghara metụtara esemokwu ma hụ na ụmụ nwanyị na-esonye n'iwu udo.

A mụrụ ya na Douala, Cameroon, a manyere ya ka ọ pụọ n'ụlọ akwụkwọ mgbe ọ ka dị obere ga lụọ di.

Okwu ndị o kwụrụ

[dezie]

"Njem gbasara udo nwere ike ọ gaghị a bụ ihe ga-eme n'otu abalị, ma site n'ịnọgidesi ike, anyị nwere ike ime ya."

    • Mantra nke Oman maka udo.
  • Otu n'ime atụmatụ anyị bụ ịkọwapụta ihe anyị na-eme ma wusie ihe owuwu obodo ike. Akwụsịghị m, enweghịkwa m ike ịda mba n'ihi na ọtụtụ obodo, ọtụtụ ndị inyom, ọtụtụ ụmụaka, na-elere m anya, na-atụ anya na a na-enweta ikpe ziri ezi nakwa na ha nwere ike ịlaghachi ibi ndụ dị mma."
    • na-enye ụmụ nwanyị ime obodo ike ịgbanwe esemokwu.

Okwu gbasara Esther Omam

[dezie]

"Ọ nọ na-akwado maka ikike ụmụ nwanyị ka ọ kwụsịlata ọnụ ọgụgụ nke ime ihe ike metụtara nwoke na nwanyị na mpaghara esemokwu metụtara na mpaghara ndị dị nso."

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: