Esperanza Aguirre
Ọdịdị
Esperanza Aguirre y Gil de Biedma, Countess of Murillo, Grandee of Spain DBE (amụrụ 3 January 1952) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Spen na onye isi ala Madrid ugbu a. Ọ bụ onye isi otu People's Party na Madrid na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nwanyị mbụ nọ na Spen nwere ọkwa onye isi oche nke Senate na Minister nke Education na Culture na akụkọ ọchịchị onye kwuo uche na Spen.
Okwu ndị o kwụrụ
[dezie]- Mgbe socialism si n'ọnụ ụzọ abịa, ọrụ na-awụpụ na windo.
- Ebensidee: [1]. 'La Razón' Diary. May 6th, 2011.
- Mgbe ọchịchị na-akpa ike, ọha mmadụ na-enwe ọganihu.
- Fuente: 'Libertad Digital' Diary
- Socialism na-ada ada mgbe ego ndị ọzọ gwụchara.
- Ebensidee: NoticiasEsperanzaAguirre.es. April 2011.
- Na ndepụta m enwere ndị a na-ebo ebubo enweghị isi.
- Ebensidee: 'Norte de Castilla' Diary, April 27th 2011.
Njikọ Mpuga
[dezie]- Edememde Esperanza Aguirre y Gil de Biedma, Countess of Murillo, Grandee of Spain na Wikipedia bekee