Ernie Barnes

O sị Wikiquote


Ernie Barnes[dezie]

Ernest Eugene Barnes Jr. (Julaị 15, 1938 – Eprel 27, 2009) bụ onye omenkà America, mara nke ọma maka ụdị agwa na mmegharị ya pụrụ iche.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Onye na-ese ihe na-esepụta eziokwu nke ya.
  • Anyị kpuru ìsì n'ebe ibe anyị nọ.

Ebenside[dezie]

https://www.azquotes.com/author/50965-Ernie_Barnes