Emily Deschanel
Ọdịdị
Emily Deschanel
Emily Erin Deschanel (amuru Ọktoba 11, 1976) bu onye omere na onye mmeputa America.
Okwu okwuru
[dezie][Banyere ihe nkiri 1991 Diet for a New America nke John Robbins kọrọ] Ọ ka gbanwere ndụ m, ịhụ ihe nkiri ahụ. Mgbe m hụrụ ya, ekwere m nkwa na m ga-abụ onye anaghị eri anụ ozugbo, na atụmatụ nke ịghọ onye anaghị eri anụ. … Ebumnobi m mgbe niile bụ ịghọ onye anaghị eri anụ, mana ọ bụ okporo ụzọ dị ogologo. … Enwere m anyaụfụ na ụmụaka na-aga vegan ugbu a; ha nwere ọtụtụ ihe onwunwe dị iche iche. … M na-eche, na mbụ, o tiri m si anụmanụ anya, ma arụmụka maka gburugburu ebe obibi na maka ahụ ike gị kụkwara m eriri. Ya mere, ọ kụrụ m na ọkwa atọ dị iche iche.
- "Isn't she lovely". Interview by Stacy Gueraseva for Laika magazine, issue 4, 2014, page 51.