Emem Isong

O sị Wikiquote


Emem Isong[dezie]

Emem Isong bụ onye Naijiria na-ede ihe onyonyo, onye na-emepụta ihe nkiri na onye ntụzi aka. Amara ya nke ọma maka ihe nkiri n'asụsụ bekee, ma bụrụkwa onye isi na ụlọ ọrụ ahụ. Ihe omume ya nke abụọ eduzi, Code of Silence, nke na-ekwu maka idina mmadụ n'ike na Nigeria, bụ nke ewepụtara na 2015.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Ọ dịghị onye ga-ekwere na gị ruo mgbe i kwere na onwe gị. Debe okwukwe.
  • Ọdịnaya bụ eze, na anyị ga-anọgide na-azụlite ala-eze na nnukwu ọdịnaya.
  • Ị na-adọta ihe na-adị n'obi gị mgbe niile, ya mere chee echiche nke ọma.

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/nationality/Nigerian?s=0&page=7