Emeka Ossai

O sị Wikiquote


Emeka Ossai[dezie]

Emeke Ossai bụ onye na-eme ihe nkiri Naijiria. O nwetara ihe nrite onye na-akwado ihe nkiri kacha mma na 4th Africa Movie Academy Awards maka ọrụ ya na ihe nkiri "Checkpoint".

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Ndị na-erite uru n'okwu ịkpọasị na-achọzị ntaramahụhụ ọnwụ maka okwu ịkpọasị!...ikpe nke onye na-achụ isi na mma!!
  • mgbe ị na-agba agụ, ị ga-adị njikere ịkwụsị n'ime afọ ya

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/nationality/Nigerian?s=0&page=7