Jump to content

Elma Mbadiwe

O sị Wikiquote

Elma Kenechukwu Mbadiwe bụ onye omere Naijiria nwetara nzere bachelọ na Mass Communication si The Redeemer's University Nigeria, Ede, Osun State. O nwekwara diplọma na Acting for Screen si Royal Art Academy.

Okwu ndi okwụru

[dezie]
  • "Ọ bụrụ na ị kwere na Chineke na ị ji n'aka na nke a bụ ihe Chineke ga-eme ka ị na-eme, naanị kwụgidere n'ebe ahụ ma nọgidesie ike."
  • "Ahụrụ m eziokwu ahụ n'anya na m na-eme ihe dị iche iche n'oge dị iche iche. Inwe ike ịgbanwe echiche gị, anya na olu iji dabara na nke onye ọzọ na-enye m ume ọhụrụ".

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Elma Mbadiwe na Wikiquote Bekee