Ella Fitzgerald

O sị Wikiquote

Ella Jane Fitzgerald amụrụ n'April 25, 1917 nwụrụ na June 15, 1996 bụ onye egwu Jazz nke mba Amerika, mgbe ụfọdụ a na-akpọ ya "First Lady of Song", "Queen of Jazz", na "Lady Ella". Amaara ya maka olu ọma ya, ụda olu ya ebe o siri metatụ agụ m egwu ya.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • "Adala mba n'ihe ịchọrọ ime. Ebe ihụnanya n'ịkpalite mmụọ di, echeghị m na ị ga-emejọ" [1]
  • "Ọ bụghị maka ebe isi bia, ebe ị nọ ugbua kacha mkpa" [2]

Ebemsidee[dezie]