Elizabeth Poe
Elizabeth “Eliza” Poe, nke na azabu Hopkins, nee, Arnold, Jr. Amụrụ n afọ 1787 na, London, England - , ọnwụ a na afo 1811 Ọnwa Ekeresimesi dị na mkpụrụ ụbọchị asatọ na, Richmond nke Virginia ọ bụrụ onye ihe nkiri America na nne nke Edgar Allan Poe. Nna Edgar’ bụ David Poe, Jr.|gbahapụrụ ezinụlọ ya mgbe Edgar dị otu afọ. Mgbe David, gbahapụrụ ezinụlọ ya, Eliza gbalịsiri ike ịzụlite ụmụ ya atọ, ma sonye n'ọtụtụ ọrụ na ihe nkiri site na Boston] ruo [w:Charleston, West Virginia|Charleston. Ọ dabara ọrịa nke ụkwara nta, mgbe ọ na-eme njem maka egwuregwu ọhụrụ, na Richmond, Virginia, wee nwụọ mgbe Edgar, na-erubeghị afọ 3. Mgbe ọ nwụsịrị mgbe ọ dị afọ 24 na Disemba 8th, 1811, ụmụ Poe atọ ahụ kewara wee gbasasịa n'ụlọ obibi atọ dị iche iche. Edgar Allan Poe, bụ ndị ezinụlọ John Allan kpọbatara. Quotes-Keaton adịghị mma
- Norfolk Herald, 1811.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- N'abalị a, Oriakụ Poe, na-anọ n'elu akwa ọrịa, ụmụ ya gbara ya gburugburu, rịọ maka enyemaka gị ikekwe nke a ga abụ nke ikpeazụ