Elizabeth Itotia
Ọdịdị
Dọkịta Elizabeth Elizabeth Wangari Iotia (a mụrụ c. 1992), bụ onye na-ahụ maka ọgwụ nuklia si Kenya. Ọ bụ nwanyị mbụ onye Kenya tozuru oke dị ka Onye na-ahụ maka ọgwụ nuklia nke a na-akpọkwa ya dị ka radiopharmacist. Dịka oge Julaị 2021, ọ bụ otu n'ime mmadụ abụọ tozuru oke na Kenya, nke ọzọ bụ nwoke. Ọ na-arụ ọrụ ugbu a dị ka onye otu ndí otu na-ahụ maka ọgwụ nuklia na Kenyatta University Teaching, Referral and Research Hospital (KUTRRH).
Okwu okwu
[dezie]- Mma nke ndụ bụ na onye ọ bụla nwere ihe pụrụ iche ha maara; ihe ị nwere ike ịmụta mgbe niile."
- Dịka e kwuru n'akụkọ akpọrọ Onye ọka mmụta sayensị nwanyị mbụ nke Kenya nke Magdalene Wanja bipụtara na 25th Julaị, 2021.
- Obi dị m ezigbo ụtọ na m bụ nwanyị mbụ n'ọrụ a. Ọ na-egosi na ọ bụrụ na e nyere ohere, ụmụ nwanyị nwere ike na-enwu n'otu aka ahụ n'ọrụ ọ bụla."
- Dịka e kwuru n'akụkọ akpọrọ Onye ọka mmụta sayensị nwanyị mbụ nke Kenya nke Magdalene Wanja bipụtara na 25th Julaị, 2021.
- Ya mere, tụkwasị obi n'ikpe gị ma nwee olileanya maka ihe kacha mma, bụ́ nke mgbe ụfọdụ dị ka ịbanye n'ubi ogbunigwe ebe ihe ọ bụla nwere ike ime.
- Dịka e hotara n'akwụkwọ akụkọ akpọrọ Onye ọka mmụta sayensị nwanyị mbụ nke Kenya nke Magdalene Wanja bipụtara na 25th Julaị, 2021. Ajụrụ ya maka ihe ịma aka ọ na-enweta n'ọrụ. .
Njikọ mpụga
[dezie]- Ederede Elizabeth Itotia na Wikipedia Bekee
- Ederede Elizabeth Itotia na wikiquotes