Gaa na ọdịnaya

Eleanor Roosevelt

Sitere na Wikiquote
Eleanor Roosevelt (1933)

Anna Eleanor Roosevelt onye a mụrụ n'afọ 1884 ma nwụọ n'afọ 1962 bụ ọnye ama ama n'ihe gbasara ndọrọndọrọ ọchịchị nakwa ọnụ na-ekwuchịte ndị ana-akpagbu nke mba Amerịka. Ọ mechara bụrụ nwunye onye isi ala mba Amerika bido n'afọ 1933 ruo n'afọ 1945, mgbe di ya bụ Franklin D. Roosevelt bụ onyeisi ala mba Amerịka nke ugboro anọ. Nke a mere ka ọ bụrụ nwunye onyeisi ala kacha nọọ.


Ihe Ndị O kwuru

[dezie]

"Inye ịhụnanya bụ mmụta n'onwe ya."[1]

"Lota mgbe ọbụla na ị nwere ikike ị bụ mmadụ, ị kwesịrị ị bụ mmadụ."

"Aga ebiriri ndụ ma dobe juọ ese maka gbasara ndụ , mmadụ agaghi gbakọta ndụ azụ."

"Site na-ịnye ndị ọzọ ọňụ gbaa mbọ chee maka ọňụ ị ga-enye.". [2]

Ebemsidee

[dezie]