Elayne Boosler
Ọdịdị
Elayne Boosler
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Elayne |
ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Ọgọọst 1952 |
Ebe ọmụmụ | Brooklyn |
Dị/nwunye | Bill Siddons |
Asụsụ obodo | Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye nhazi ndu ihe nkiri |
ebe agụmakwụkwọ | University of South Florida, Sheepshead Bay High School |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1974 |
webụsaịtị | http://www.elayneboosler.com |
Elayne Boosler(amụrụ Ọgọstụ 18, 1952) bụ onye mkpaọchi nke mba Amerika.
Okwu Ndị O Kwuru
[dezie]- Ndị mmadụ na-atụfu uche ha n'akụkụ mmiri 'n'ihi na anwụ na-agbadatasi ike na-acha ha. Ha na-ekwu ihe ndị na-adịghị ụtọ na ntị, ị maara. Otú ọ dị, ị nụla nke a ugboro ugboro: "Tụtụlie okpokoro-ahụ - oh, ị nwere ike ịnụ ụda oke osimiri!" I nwere ike bulie igwe, na-anụ oke osimiri - ị nọ n'akụkụ osimiri. Butuo okpokoro-ahụ ahụ, ị ga-anụ ụda oke osimiri ugboro abụọ ọzọ karịa.
- Ka akọrọ na akwụkwọ Cader, That's Really Funny!: Over 1,000 More Great Jokes from Today's Hottest Comedians (2000), p. 164.