Eddie Murphy

O sị Wikiquote


Eddie Murphy[dezie]

Edward Regan Murphy (amuru Eprel 3, 1961) bu onye omekorita America, onye ochichi, onye edemede, onye na-emeputa ihe, na onye ọbụ abụ.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Ndụmọdụ m ga-enye mmadụ bụ ka ọ ghara ịnara ndụmọdụ onye ọ bụla.
  • Ị gaghị ekwe ka ihe ọma ndị mmadụ na-ekwu mee ka ahụ́ dị gị mma, n’ihi na ị ga-eme ka ihe ọjọọ na-eme gị obi ọjọọ.
  • Ihe ọ bụla ị ga-enweta ụtọ abụghị ka e rie ya.

Ebenside[dezie]

https://www.azquotes.com/author/10583-Eddie_Murphy