Ebube Nwagbo
Ọdịdị
Ebube Nwagbo
[dezie]Ebube Nwagbo bụ onye na-eme ihe nkiri na onye ọchụnta ego, Nwagbo bụ onye Umuchu, obodo dị na mpaghara ọchịchị Aguata nke Anambra State, Eastern Nigeria mana tolitere na Warri na Delta State. Ọ bụ onye mbụ nne na nna ya mụrụ ụmụ isii. Ọ gụrụ Mass Communication na mahadum Nnamdi Azikiwe.
Ihe ndi okwuru
[dezie]- Ụfọdụ ndị na-ele ohere anya dị ka ọnyà ebe ndị ọzọ na-ele ya anya dị ka ubube. Ihe kacha mkpa bụ, gịnị bụ ohere nye gị?