Duncan Mighty

O sị Wikiquote


Duncan Mighty[dezie]

Duncan Wene Mighty Okechukwu (amụrụ 28 Ọktoba 1983), nke a na-akpọ Duncan Mighty, bụ onye egwu Naijiria, onye na-agụ abụ na onye na-emepụta egwu sitere Obio-Akpor, Rivers State.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Nwee onye ndụmọdụ, mụta ihe n'aka onye ndụmọdụ gị, mana emela onye ndụmọdụ gị.
  • Mgbe ị na-akwụ ụgwọ mmụta, mgbe ọ bụla ị na-ekwu okwu, onye nkụzi gị ga-ege ntị.
  • Onye na-ejide onwe ya dị ukwuu karịa onye nwere ike ijide obodo.

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/authors/duncan-mighty/792/