Dorothy A. Atabong
Ọdịdị

Dorothy A. Atabong
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Kánada |
| aha enyere | Dorothy |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 1969 |
| Ebe ọmụmụ | Kameroon |
| ọrụ ọ na-arụ | omee, odee akwụkwọ, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ndu ihe nkiri |
| ebe agụmakwụkwọ | Neighborhood Playhouse School of the Theatre, University of Detroit Mercy |
| Ebe obibi | Toronto |
| oge ọrụ ya (mmalite) | 1999 |
| Ihe nrite | Africa Movie Academy Awards |
| webụsaịtị | http://dorothyatabong.com |
Dorothy A. Atabong bụ onye omere, ode akwụkwọ na onye mmepụta ihe. A maara ya nke ọma maka Sound of Tears nke o nwetara ihe nrite dị iche iche gụnyere Africa Movie Academy Award na 2015.
Ọkwụ ndị ọkwụrụ
[dezie]- Ebumnuche gị bụ nrọ gị na nrọ gị naanị ... Ọ bụrụ na i meghị ihe mgbaru ọsọ gị na nrọ gị na n'eziokwu, ọ dịghị onye ọzọ ga-eme ya.


