Doris Lessing
Ọdịdị
Doris Lessing (Ọktoba 22 1919 - 17 Nọvemba 2013) bụ onye ode akwụkwọ Britain, amuru Doris May Taylor. N'October 2007 Lessing ghọrọ nwanyị nke iri na otu a ga-enye Nrite Nobel maka akwụkwọ n'akụkọ ihe mere eme afọ 106 ya, na onye nnata ya kacha ochie.