Dolapo Oni

O sị Wikiquote


Dolapo Oni[dezie]

Dolapo Oni, mgbe ụfọdụ a na-akpọ Marcy Dolapo Oni bụ onye omere Naijiria, onye na-egosi ihe onyonyo, onye ndụmọdụ na MC.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Ọ bụ enweghị agụmakwụkwọ, enweghị ọgụgụ isi, enweghị ọmịiko ka ọ bụ ihe niile dị n'elu na-eme ka mmadụ jụọ ihe kpatara na mmadụ anaghị ekwu okwu mgbe e dinara ha n'ike.
  • Anọgidere m na-ekwu na ndị mmadụ na Naijiria nwere ike iche na ha nwere ịba.

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/authors/marcy-dolapo-oni/2152/