Divya S. Iyer
Jump to navigation
Jump to search
Divya S. Iyer
Divya Sesha Iyer (amuru ya 16 Ọktoba 1984) bu dibia bekee, onye birukrat ndị India, onye nchịkọta akụkọ, na onye ode akwụkwọ bụ akụkụ nke Ọrụ Ọchịchị India na Kerala.
Ihe ọ kwụrụ[dezie]
- E kwesịrị inwe ekele maka ezughị okè.
- Ụmụ nwanyị kwesịrị ịkwado onwe ha iji dozie ịda mbà n'obi.
- Ka anyị jiri nnwere onwe onye kwuo uche ya mee ihe na-atọ ụtọ
- M ga-alaghachi n'ụkwụ m ọ bụrụgodị na a kwatuo m'. Maka nke ahụ, ịkwesịrị ịma ihe niile nwere ike ịkụda gị na ebe ị ga-ada.
Njikọ Mpụga[dezie]
- Divya S. Iyer na Wikipedia Bekee
- Divya S. Iyer na Wikiquote Bekee