Dinah Musindarwezo
Ọdịdị
Dinah Musindarwezo bụ onye Rwandan nwanyị na onye na-akwado ikike ụmụ nwanyị Pan-Africa. Ọ bụ onye ntụzi amụma na nzikọrịta ozi na Womankind Worldwide, na onye bụbu onye isi oche nke African Women's Development and Communication Network (FEMNET)
Okwu Ọkwụrụ
[dezie]- Nye anyi umu agbogho, onweghi otuto, nani nkatọ
- ya na Dinah Musindarwezoeyala.blo(May 16 ,2020)
- Dịka ụmụ nwanyị Afrịka, anyị ekwesịghị ime ihe ndị ọzọ tụrụ anya ya. Anyị onwe anyị nwekwara ike na-ajụ ọnọdụ quo
- | Dinah Musindarwego kwuru eyala.blog (May16,2020)
- Abụ m mmadụ; ọnweghị ọnụ ọgụgụ ehi ga-ekpebi uru m bara
- | Dinah Musindarwego kwurueyala.blog (May16,2020)
- Ọ ga-ekwe omume ịjụ omume omenala ma ọ bụrụ na ha adabaghị na ụkpụrụ anyị
- |Dinah Musindarwego kwuru 'eyala.blog (May16,2020)