Gaa na ọdịnaya

Diminas Dagogo

Sitere na Wikiquote

Diminas Dagogo bụ onye ntụzi ihe nkiri sitere na Rivers State, Nigeria kacha mara maka etemeete ya na mmetụta pụrụ iche na ihe nkiri Nollywood. Ọ natara nhọpụta AMVCA abụọ maka ọrụ ya na Stigma (2013), nke mere Hilda Dokubo. Dagogo bụ onye gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Port Harcourt ma bi ugbu a na Berlin/Germany.

Okwu ndi Okwuru

[dezie]

njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: