Dice Ailes

O sị Wikiquote

Dice Ailes

Dice Ailes Shasha Damilola Alesh nke amara aha ya bụ Dice Ailes, bụ onye Naijiria na-abụ abụ, onye na-ede abụ na onye na-agụ egwú. Na Julaị 2014, ọ bịanyere aka na nkwekọrịta ndekọ na Chocolate City. A họpụtara ya maka Rookie nke Afọ na The Headies 2016.

Ọkwụ ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • M si Canada bia Naijiria na 2013 ka m tinye egwu a na-akpo YEMISI na ka m mara onwe m na ulo oru na izute ndi mmadu ebe a. Mgbe m nọ ebe a, n'ụzọ ụfọdụ m nwetara izute M.I site na otu enyi; aha ya bụ Frank De Nero. Gụkwuo:

[1]

Ebenside[dezie]