Di'Ja
Ọdịdị
Hadiza Blell onye amara ugbu a dika Hadiza Blell-Olo, onye eji aha egwu ya bụ Di'Ja wee mara,o bụ onye Naijiria na-abụ abụ na onye na-ede abụ. Ọ no na ukpuru ndi Mavin Records. N'afọ 2009, ọ tiputara egwu akporo "Rock Steady", nke ahọpụtara maka Best Urban/R&B Single na 2009 Canadian Radio Music Awards.
Okwu ndi okwuru
[dezie]- Akwụsịla onwe gị mgbe ọ bụla. Bilie mgbe ọdịda ọ bụla gachara. anyị ga-emeri ọnụ.
- A sị nnọọ na ọkụ nwere ike ikwu okwu, ọ ga-akọ akụkọ banyere ndị mụnyere ya!