Deola Sagoe

O sị Wikiquote

Deola Sagoe bụ onye na-emepụta ejiji na-eyi akwa uwe si Ondo State, Nigeria. Ọ meriri ma onye nrụpụta ejiji kacha mma na 2015 Africa Magic Viewers Choice Awards na Achievement in Costume Design na 11th Africa Movie Academy Awards dị ka onye mmebe uwe maka October 1.

Ihe okwuru[dezie]

  • Anyị achọghị enyemaka, anyị chọrọ mmekọ. Anyị enweghị ike ịnọgide na-abụ mba arịrịọ. M na-ekwere mgbe niile na ị gaghị enye nwoke ahụ azụ, kama kuziere mangiw ịkụ azụ na ọ ga-enwe ike ilekọta onwe ya na ndị ọzọ.
  • West ewerewo ma gbazite ọtụtụ ihe site n'Africa ... ugbu a ọ bụ mmeghari ohuru: anyị na-ekwughachi ihe bụ nke anyị na anyị na-agbakwunye uru na nke anyị, na-eme ka ọ bụrụ nke a na-anabata nke ọma na ụwa dum.

Ebenside[dezie]