Dennitah Ghati
Ọdịdị
Dennitah Ghati
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Kenya |
| ọrụ ọ na-arụ | onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Member of the National Assembly, Member of the National Assembly |
Dennitah Ghati (amụrụ n'afọ 1980) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Kenya bụ onye ahọpụtara onye otu Kenya National Assembly, na-anọchite anya ndị nwere nkwaru . Ọ bụ onye otu Orange Democratic Movement.
Okwu ndi Ọkwụrụ
[dezie]- M na-atụ anya njem na-atọ ụtọ, na-eji nka nke mba ụwa na-akwalite ụkpụrụ na echiche nke Commonwealth.
- "Former Standard Media's Dennitah Ghati Lands New Commonwealth Role", (Ndị Kenya, Maachị 14, 2023)
