Demas Nwoko

O sị Wikiquote

Demas Nwoko

Demas Nwoko Demas Nwoko (onye amụrụ n'afọ 1935) bụ onye Naijiria na ese ọtụtụ ihe dị ka ihe eserese na mmebe ntụpụta ụkpụrụ ụlọ ma bụrụ kwa nnukwu onye na-ewu ụlọ. Dị ka onye na-ese ihe, ọ na-agbasi mbọ ike itinye usoro ọgbara ọhụrụ dị iche iche na ihe owuwu ụlọ.

Ọkwụ ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • Adị m ka onye na amaghị ya; ndị ọzọ na-ese ụkpụrụ ụlọ a pụtaghị ịsọ asọmpi maka na ha niile bụ ndị ọrụ obodo. N'ụdị anụ ahụ, ọ bụghị ajụjụ gbasara ihe oputara.

[1]

Ebenside[dezie]