Deborah Fraser
Ọdịdị
Deborah Fraser
Deborah Fraser (June 9, 1965 – Mee 15, 2022) bụ onye South Africa na-abụ abụ ozioma.
Okwu Okwuru
[dezie]- M ka na-eme ihe n’ihi na ọ dịghị ihe dị njọ n’olu m ma ọ bụ aka m, ma e wezụga na e nwere isi ọwụwa na-abịa ma na-aga.
- 'M na-atụfu uche m': Deborah Fraser's Ajụjụ ọnụ ikpeazụ tupu ọnwụ ya site na Naledi de Wee,17-05-2022 eweghachiri 13/11/2023
- Ọzọkwa, enweghị m ike ịga ije. Mgbe ụfọdụ, ọ na-adị m ka m na-apụghị iche echiche nke ọma, dị ka a ga-asị na m na-atụgharị uche. Ma ọ bụghị ya, enwere m ike ịnọdụ ala n'oche nkwagharị m na-abụ abụ.
- 'M na-atụfu uche m': Deborah Fraser's Ajụjụ ọnụ ikpeazụ tupu ọnwụ ya site na Naledi de Wee,17-05-2022 eweghachiri 13/11/2023
- Ndị mmadụ kwesịrị ịkwanyere ndị ọzọ ùgwù.
- Deborah Fraser na egwu egwu ndụ nke ABE TV,23-11-2020 eweghachitere 8/9/2024
- Ndị mmadụ na-eme ka m bụrụ nnukwu kpakpando ma na-emeso m otú ahụ. Mana abụghị m nnukwu kpakpando. Ana m ewere onwe m dị ka onye nkịtị na-atụ egwu Chineke.
- Land Ambassadors nke UNCCD eweghachiri 8/9/2024
- Ndị mmadụ na-eme ka m bụrụ nnukwu kpakpando ma na-emeso m ihe otú ahụ. Mana abụghị m nnukwu kpakpando. Ana m ewere onwe m dị ka onye nkịtị na-atụ egwu Chineke. Onye iro nke taa bụ ịda ogbenye na amaghị ihe, a ga-ejikwa ike niile na-alụ ọgụ.
- UN kpọrọ Drylands Ambassadors iji kwalite mmata banyere mbibi ala nke UN eweghachiri 9/9/2024
- E nwere ọtụtụ ndị mmadụ na-agụ agụụ, ma e nwere ala ha nwere ike na-erite uru. Ọ bụ akụkụ nke ọrụ m ịmụ gbasara ala ahụ yana otu a ga-esi jiri ya rụọ ọrụ nke ọma.
- Land Ambassadors nke UNCCD eweghachiri 8/9/2024
- Enwere ọtụtụ ndị agụụ na-agụ ma enwere ala ha nwere ike na-erite uru.
- UN kpọrọ Drylands Ambassadors iji kwalite mmata banyere mbibi ala nke UN eweghachiri 9/9/2024