Jump to content

Dayo Amusa

O sị Wikiquote

Dayo Amusa (amụrụ 20 Julaị 1983) bụ onye na-eme ihe nkiri, onye na-agụ egwú, ụdị telivishọn, na nwanyị ọchụnta ego. A maara ya nke ọma maka ịrụ ọrụ ya na ihe nkiri Nollywood karịsịa ihe nkiri Yoruba.

Ihe ndi okwụru

[dezie]
  • Echere m na ịbụ nwanyị na-alụbeghị di abụghị ọrịa, e kwesịghịkwa ịchụpụ gị n'ihi na ụfọdụ ndị na-eche na n'ihi na i ruru afọ ole na ole, i kwesịrị ịlụ di.
  • Ịkwesịrị ịghọta na ndị mmadụ anaghị ekwu banyere onye a na-amaghị. Mgbe ndị mmadụ na-ekwu maka gị, ọ pụtara na ị nọ na ntụpọ ebe mmadụ niile ga-ahụ gị. Ụfọdụ ndị na-ekwu ihe ọjọọ gbasara gị na-achọdị ka gị


Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Dayo Amusa na Wikiquote Bekee