Dawn Thandeka King
Ọdịdị
Dawn Thandeka King Dawn Thandeka King|Dawn Thandeka King] (amụrụ Ọktoba 1, 1977) bụ onye nwetara ihe nrite ọtụtụ . O bukwa onye emeri na asọmpi ndi na-eme ihe nkiri South Afrịka, onye na-agụ egwu, ọkà okwu mkpali na onye na-emetụta mgbasa ozi mmekọrịta sitere na Eshowe, [[w: KwaZulu-Natal|KwaZulu-Natal].[1]
Okwu ndị okwụrụ
[dezie]- Taa bụ ụbọchị metụtara m n' ahụ nke ukwu, n'ihi na ọ bụ njedebe nke njem. Eso m na ihe nkiri a kemgbe ihe omume mbụ. Ọ bụkwa telenovela mbụ gara mee na Durban, na ”Uzalo“ ọ nyere m ọtụtụ ihe m gaghị echefu echefu.m A ga m na - enye ekele ruo mgbe ebighị.
- Ihe ngosi a gbatịpụrụ m nke ukwuu. Ekwesịrị m ime nhọrọ dị ka onye na-eme ihe nkiri nke m na-echeghị na ọ ga-adị m mkpa ime. Ma ọ nyere m ohere itolite
- Àgwà m etoola nke ukwuu, ọ dịghị ihe ọzọ ọ ga-eme na ihe nkiri ahụ ma izu ike, oge eruola ka ọ zuru ike. Ma eleghị anya, otu ụbọchị ọ ga-alọghachi, ma ugbu a ọ dị mkpa ka ọ kwụsịtụ.
Njikọ Mpụga
[dezie]- ↑ Uzalo Actress Dawn Thandeka King Background". nkenke.co.za. eweghachiri 31 Jenụwarị 2020.