Davido

O sị Wikiquote

Davido[dezie]

David Adedeji Adeleke (amuru na Nọvemba 21, 1992), nke amara dika Davido, bu onye America-Nigeria na-abụ abụ, onye na-ede abụ, na onye na-edekọ ihe. Davido na-agwakọta ihe ọdịnala ndị Afrịka na mmapụta ụwa niile.

Ihe Ndị O kwuru[dezie]

  • Anyị na-ebili site na ibuli ndị ọzọ.
  • Ọ bụrụ na ị nweghị ike ịbụ eze, wuo eze.

Ebenside[dezie]

https://www.owogram.com/davido-quotes/