David Goldblatt
Ọdịdị
David Goldblatt A muru ya na 29 November 1930, O nwua na 25 June 2018)O bụ onye mba South African a na-ese foto
Okwu ndị Okwụrụ
[dezie]- Ọ bụ atụ m n' anya m na afọ ndị gara aga,ịbụ onye na-agụ egwú nwekwara igwefoto. [...] Enwere m obi ụtọ dị ukwu na [Edward Weston's] na ọtụtụ ndị ọzọ na arụ ọrụ ise foto. Ana m enwere ha anyaụfụ maka nwere onwe ise foto na enweghị mgbakasi ahụ*.
N'ajụjụ ọnụ ya na Okwui Enwezor gbara, dịka e hotara na "igwefoto abụghị egbe igwe", Fred Ritchin, 1998
- Ndị na-ese foto ekwesịghị ịgbagha nzaghachi ha na ndọrọ ndọrọ ọchịchị obodo na ọrụ ha dị ka ndị na-ese foto.
- N'ajụjụ ọnụ ya na Okwui Enwezor, dị ka e hotara na "igwefoto abụghị egbe igwe", Fred Ritchin, 1998
N'ime afọ ndị ahụ gara aga, yiri dị ụtọ nke ukwu bụrụ kwa ihe iji gosipụta iwe, ịkpọasị na egwu nke apartheid ...
- N'ajụjụ ọnụ, c. 2005, ya na onye ọkọ akụkọ ihe mere eme, Mark Haworth-Booth, dị ka e hotara na "igwefoto abụghị egbe igwe", Fred Ritchin, 1998
Nna m gụnyere ịhụ mba n'anya, tinyere Zionism, dị ka ihe ọjọọ ma na ọ dịghị mgbe ọ nwara ime ka m kwenye n'echiche ya, echiche ya, ebe a, enweghị ike ịgbanahụ.
- Na "Ụfọdụ Afrikaners Photographed, 1975 – Some Afrikaners Revisited, 2006" (2006), dị ka e hotara na David Goldblatt – Afrikaners Photographed and Revisited (1975-2006), The ASX Team', 28 Disemba 2010
Njiko Mpụga
[dezie]
[[category:Ndi nwuru anwụ