Gaa na ọdịnaya

Damilola Adegbite

Sitere na Wikiquote
Damilola Adegbite in 2020

Damilola Adegbite (amụrụ Oluwadamilola Adegbite; n'abalị iri na asatọ n'ọnwa Mee, afọ 1985) bụ onye omere nke Naịjirịa, Model, na omume onyonyo. Ọ gbara Thelema Duke na opera ncha Tinsel, yana Kemi Williams na ihe nkiri Flower Girl. O meriri Best Actress na TV Series n'afọ 2011 Nigeria Entertainment Awards.

Ihe ndị okwuru

[dezie]
  • Otu ihe Chineke nyere anyị niile bụ ikike ịrọ nrọ. Na-arọ nrọ karịa ọnọdụ anyị ugbu a.
  • Nwee obi ụtọ na ndụ gị n'ejighị ya tụnyere nke onye ọzọ. Ọtụtụ ndị mmadụ na-akpọsa naanị ihe ọma ndị dị na ndụ ha. Onye ọ bụla nwere ihe isi ike nke ya.

Ebenside

[dezie]

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Damilola Adegbite na Wikiquote Bekee