Cyprian Ekwensi

O sị Wikiquote

Cyprian Ekwensi

Cyprian Ekwensi (26 Septemba 1921 – 4 Nọvemba 2007) bụ onye Naijiria odee akwụkwọ akụkọ, akwụkwọ akụkọ pere mpe na akwụkwọ ụmụaka. Ekwensi dere ọtụtụ narị akwụkwọ akụkọ pere mpe, redio na ihe onyonyo, na akwụkwọ akụkọ iri na abụọ, gụnyere akwụkwọ ụmụaka.


Ihe Ndị O kwuru[dezie]

  • Otu obodo si adọta ụdị ihe ọ bụla yana etu ndị na-amaghị ihe ga-esi na-ata ahụhụ n'ihi na ha amaghị etu obodo si di.
  • Ọ bụghị agha. Ma mgbe ahụ, ọ bụ agha. Mgbe ọhịa na-agba ọkụ, igurube ọ na-akwụsị ikwu ka ọ dị?
  • M na-ekwu na e nweela agha. Ọ bụrụ na azụ si na mmiri pụta sị na agụiyi nwere otu anya, ònye soro ya nọrọ ebe ahu?[1]
  • Ọkpara Eze, osimiri, mma na ọchịchịrị. Ọkpara Eze n'ihi na mma agha ya ya na-agbanwe na ihu igwe; osimiri n'ihi na n'ututu i nwere ike na-agafe ya, ma n'anyasị ọ fụrụ akpụ, ọ pụkwara ilo gị. Mma, maka na ọ maghị onye bu ya. Ọchịchịrị, Onye ma ihe na-ezobe na ya. N'ezie, ihe ọjọọ niile.[2]

Edensibịa[dezie]