Constance Marie

O sị Wikiquote
Constance Marie
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereConstance Dezie
aha ezinụlọ yaMarie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya9 Septemba 1965 Dezie
Ebe ọmụmụEast Los Angeles Dezie
Ọrụ ọ na-arụỌgba egwu, omee, omee ihe nkiri, onye olu omee Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1982 Dezie
webụsaịtịhttp://constancemarie.net/ Dezie
Constance Marie Lopez (amụrụ 9 Septemba 1965) bụ onye na-emepụta ihe nkiri nke mba Amerika.  A maara ya maka ọrụ ya dị ka Angie Lopez na ihe nkiri George Lopez (2002 – 2007) nakwa ọrụ ya dịka Marcela Quintanilla na ihe nkiri nke afọ 1997 bụ Selena.  Ọ gosipụtara Regina Vasquez na ihe nkiri Switched at Birth (2011-2017).

Okwu Ndị O Kwuru[dezie]

  • Abụ m onye anaghị eri anụ, mụ na nwa m … M ghọrọ onye anaghị eri anụ n'obere bido n'afọ agadi nke afọ iri na isii! … Mgbe m gbara afọ iri na isii m malitere inwe ntakịrị ike ọgwụgwụ na enweghị mmasị ma ọ bụrụ na m na-eri anụ KFC m, m na-ahụtazi na osisi ọkụkọ m dị óké ogologo. Ọ bụrụ na m chọpụtara ákwárà maọbụ anụ ime ahụ ya, wdg ... M malitere ịhụ na onwebu mgbe ọ bụ n'ezie anụ dị ndụ na-eku ume. … Enwere m nwa nwanyị mara mma ma nwekwaa nhọrọ m ga-eme. M ga-azụ ya anụ? Maọbụ mba? M wee soro ụtọ akpịrị m, a mụtalarị m n'ihe karịrị otu afọ gara aga ịna enye onwe m nri ndị na-akwado ahụike, wee na-ahú na nri m na-adị enwe ikike nri ayọn, ya mere na otú ihe ahụ ka m ga-emere Luna Marie… Amaghị m ihe ọbụla ọzọ.
  • ...N'oge ndị ahụ gara aga, ọ na-esiri ndị Latinos ike ọbụna ịrụ ọrụ nke ha, ọ bụrụgodị na e dere ya maka agwa Latin. Nke a bụ ihe omume ebe ha na-agbanwe ọrụ n'ezie iji mee ka ọ bụrụ Latin, ọ dịkwa m nnọọ mpako na m nwere ike ịgbanwe ya. Ka m ghara iwere ya naanị dịka ọrụ mbụ m ime ihe nkiri, mana ka ọ bụrụkwaara m ntakịrị ihe nhụwa-ama.

Njiko Mpuga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: