Colleen Higgs

O sị Wikiquote
Colleen Higgs
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereColleen Dezie
aha ezinụlọ yaHiggs Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1962 Dezie
Ebe ọmụmụKimberley Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee uri, Odee akwụkwọ Dezie
ụlọ ọrụ gọọmentịCape Town Dezie
ndị mbipụtaModjaji Books Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Colleen Higgs (amụrụ ya n'afọ 1962 na Kimberley, South Africa) bụ onye odee na onye mbipụta South Africa. Dịka onye ode akwụkwọ, o bipụtala uri na akụkọ na akwụkwọ akụkọ agụmagụ na South Africa kemgbe 1990. Dị ka onye mbipụta, a ma ama ma kwanyere ya ugwu dịka onye guzobere ụlọ obibi akwụkwọ nọọrọ onwe ya, Modjaji Books.

Okwu okwuru[dezie]

  • Achọrọ m ka ihe odide m nye nkọwa banyere otú ọ dị ilekọta nne m, nkọwa nke ahụmahụ ahụ, mmetụta, ahụmahụ ndụ. Ụmụ nwanyị na-arụkarị ọrụ dị otú a nke a na-anabataghị, nke a na-adịghị ahụ anya. Ya mere, echere m na achọrọ m ime ka ọ pụta ìhè - ọ bụghị naanị ọrụ m, mana ụdị ọrụ a nke ilekọta ndị nne na nna meworo agadi, nke nwatakịrị.