Clara Barton

O sị Wikiquote

Clarissa Harlowe Barton (Bido n'ọnwa Disemba afọ 1821 ruo ọnwa Eprel afọ 1912) bụ onye mba Amerịka bụ onye Nọọsụ. Ọ bụ ya bidoro otu akpọrọ American Red Cross. Ọ rụrụ ọrụ nọọsụ mgbe alụrụ agha Amerịka, Ọ bụkwa onye nkuzi ma bụrụkwa ode akwụkwọ. Ọrụ nọọsụ a bụ nke o ji aka kuziere onwe ya.[1]



Ihe ndị o kwuru[dezie]

  • Egwu nwere ike ị kpọ m ihu, mana ụjọ adịghị ya, mgbe ndị agha anyị guzooro n'ọgụ, enwere m ike ị guzooro na-ịnye ha nrị na ị zọ ha ndụ.
  • Ọnụ ụzọ ana enweghị onye ga-esi na ya baa, na-emepeere m.[2]



Ebensidee[dezie]