Chubby Checker
Jump to navigation
Jump to search
Chubby Checker[dezie]
Chubby Checker (born Ernest Evans; October 3, 1941) is an American rock and roll singer and dancer.
Ihe ndi okwuru[dezie]
- Tupu m abanye na azụmahịa a, m nọ na azụmaahịa ọkụkọ.
- Enwere m nnọọ ekele na m nọ na mbara ala a. Enweghị m ndị iro m maara. Abụ m naanị nwoke ahụ na-eme obi ụtọ.
- Ọ na-ewe ezigbo onye agha ka ọ nọrọ n’ebe a na-egwu egwú ma na-eme ihe ndị e debere n’ihu m ma nwee ike ịlanarị oge a niile n’ihi na ọ dịrịghị ya mfe.