Christine Nakimwero Kaaya
Ọdịdị
Christine Nakimwero Kaaya Edekwara dị ka Christine Kaaya Nakimwero (amụrụ 1979) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda, onye omebe iwu na onye nnọchiteanya nwanyị maka Kiboga District na nzuko omeiwu nke iri na otu nke Uganda.
Okwu Okwuru
[dezie]- E nwekwara ihe omume ndị ọzọ metụtara gburugburu ebe obibi ndị e mere ma enweghị iwu iji manye ha.
